id	author	title	date	pages	extension	mime	words	sentence	flesch	summary	cache	txt
ijosar-872	Chibundu, Vivian, C.; Nwizu, Pauline Chinasa	Akamgba chere echichi ọzọ n’ụzọ mmekọrịta omenala na akụnaụba n’ala Igbo dị ka o siri metụta ndị Ọlụ Gedegwum n’ọchịchị ime obodo Ọlụ n’oge ugbu a.	2024	15	.pdf	application/pdf	5921	390	86	Igbukwa Agada na nkenke bụ ọkpụkpọ ọkụ onye nna ya bụ nze na-akpọ ndị nze ozugbo o lichara nna ya, iji kọwaa ebumnuche ya n’ịga n’ihu ịbụ otu n’ime ndị otu nze nna ya bu. Ọ bụrụ ma nchọcha ha mere ma ọ bụ ase ha jụrụ gara nke ọma, onye isi nze ga-akpọzi onye ahụ na-achọ ichi ọzọ oku iji kọọrọ ya ihe bụ mkpebi ndị nze.	cache/ijosar-872.pdf	txt/ijosar-872.txt
